ENVIAR LETRAS
Top 100
Lanzamientos de álbumes
Artistas
Comunidade
Francés
Portuguese
Inglés
Corrección Letra
Ogene
par
Flavour
Regreso
Letra
It's Kezyklef production Ehen! Zee Ehen! Zoro akpa swag, heh! Zoro onye Ogene! Teweé! Unè m o Teweé! Ah eh Óbuė Óbuė Óbuė Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean? Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean? Adiri eri m'eri ka udene, you know'haa I mean? Igbo boy fresh to the socks, you know'haa i'm saying? Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean? Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean? Adiri eri m'eri ka udеne, you know'haa I mean? Igbo boy pull up to the socks, you know'haa i'm saying? Nw'Okеke, nwa Okafor be'anyi ooo, eyii, un'anu kwalo Ogene Mbgeke, nwa mgborie be anyi o-oo-o, nye nu'm Ogene Kereren'kere, m'tewé i'tewé, ebenebe yi Ogene ooo Paítenú kenkere, ntewé itewé, ebenebe yi Ogene ooo Bufú champagne butelù mù palmi Wepu egwü Lil Wayne pkó Udu Bunch Pammy Iga enwėcha Zoro n'ofe ka na aju esè maggi Tantalizer for appetizer shítelú nu'm ofè mgbòrodí Kisi be taking it vocal, but who never keeping it local My peopilu siri m JAY-Z, leaving me feeling ka Hova Mmiri mara'm ma n'ndi social, my music is taking over Bring your sickest rappers, sum it up, b*t*h abu'm the total Haaah! Bowa akana, ijide ego bowa akana With umu nwa di nma di sharp ka Biro Ogbuadana Nwa piote ke n'ime be'm na oyi na atu kwa n'ime be'm Zinki mu zinki akirika mana nju n'aju n'ime be'm Ma na iweé ife ayi choro, a ge enye gi t**ulu Aguba ndi Eze my uncle Ji aka gbaji baisculu The nwa fu ifė ayi kulu, nòba anó ka ofè okoro Mana anya ga api gi n'nwere anyi gi fu ife ayi fulu I bulu bibulu Nw'Okeke, nwa Okafor be'anyi ooo, eyii, un'anu kwalo Ogene Mbgeke, nwa mgborie be anyi o-oo-o, nye nu'm Ogene Kereren'kere, m'tewé i'tewé, ebenebe yi Ogene ooo Paítenú kenkere, ntewé itewé, ebenebe yi Ogene ooo Ina eme guyi, onye muru gu Ishi n'idi badi, onye muru gu Ina asu ingili, onye muru gu Ina apakeji, onye muru gu Oshekitekwé, e agbara e VISA Ada Olisa paitewe ya m'tewé i'tewé Paitewe ya dodo olima paitewe egwu m Ebenebe yi Ogene! '[Bridge: Flavour] Kereren'kere, m'tewé i'tewé, ebenebe yi Ogene ooo Paítenú kenkere, ntewé itewé, ebenebe yi Ogene ooo Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean? Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean? Adiri eri m'eri ka udene, you know'haa I mean? Igbo boy fresh to the socks, you know'haa i'm saying? Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean? Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean? Adiri eri m'eri ka udene, you know'haa I mean? Igbo boy pull up to the socks, you know'haa i'm saying? Mega na Jerry n'asu fune n'ogene Kukunadon Chino n'asu fune n'ogene Aguba ndi Eze banyi shi na osuru fune n'ogene Bewudi n'usuawa nulu fune n'ogene Akuchuckwu n'ezinifite I'nulu amala uné Ogbuogu n'osunmeyi bia nulu amala óbó Honourable Chima Obieze Ina anu kwa amala uné Opkochie ngene I'nulu Ogene Ó amala óbó teweé Ejike bureau de changer (Teweé) Phyno fino nwoke iji changi (Teweé) Major Bangz na ne eti ajò egwú (Óbuė Óbuė) Yvonne Nelson Ina achó ajò okwú (Xtraordinaire) Neé ijere one n'igbo nííne Flavour N'abania nwoke shinné Ijere one n'Igbo nííne, n'Igbo niine Anam
videoclip
Tu nombre será publicado. Deje los campos en blanco para permanecer en el anonimato.
Enviar
Modal title
×
Insertar medios
Video URL?
(YouTube, Vimeo, Instagram, DailyMotion, Soundcloud)
×
Recuérdame
Contraseña perdida
Conectarte
Registrarse