SUBMIT LYRICS
Top 100
Album releases
artists
Community
French
Spanish
Portuguese
Correction Lyrics
Game Changer (Dike)
by
Flavour
Back
Lyrics
The emperor The conqueror The champion The lion is here Nzọgbu nzọgbu Enyi mba (bụ) Enyi Tuo ya dike (ah aaah) Le/Ne nu dike (ah aaah) Tuo ya dike (ah aaah) Le/Ne nu dike (ah aaah) Ihe eji a mara dike e ruo nu Egwu e change go Ihe eji a mara dike e ruo nu Egwu adagharigo O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-emekasị (ah aaah) O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-apịakasị (ah aaah) Ebubedike (ah aaah) Ife erikekwe (ah aaah) Nwanyị manarịa (ah aaah) Achalaugo dike (ah aaah) Clear the road for who sabi Who dey who dey who dey who dey Step aside for the game changer Who dey who dey who dey who dey Onye a na-ekwu maka ya a pụtago Who dey who dey who dey who dey Anụ a na-agba egbe ọ na-ata nri Who dey who dey who dey who dey O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-emekasị (ah aaah) O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-apịakasị (ah aaah) Ebubedike (ah aaah) Ife erikekwe (ah aaah) Nwanyị manarịa (ah aaah) Achalaugo dike (ah aaah) The emperor The conqueror The champion The lion is here Nzọgbu nzọgbu Enyi mba (bụ) Enyi Tuo ya dike (ah aaah) Le/Ne nu dike (ah aaah) Tuo ya dike (ah aaah) Le/Ne nu dike (ah aaah) Ihe eji a mara dike e ruo nu Egwu e change go Ihe eji a mara dike e ruo nu Egwu adagharigo O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-emekasị (ah aaah) O nwere ngabasị (ah aaah) Ọ na-apịakasị (ah aaah) Ebubedike (ah aaah) Ife erikekwe (ah aaah)58 Nwanyị manarịa (ah aaah) Achalaugo dike (ah aaah)
music video
Your name will be published. Leave fields blanks to remain anonymous.
Submit
Modal title
×
Insert media
Video URL?
(YouTube, Vimeo, Instagram, DailyMotion, Soundcloud)
×
Remember me
Lost password
Sign in
Register